Connect with us

Latest News

Lyrics of ‘ The Cry’, Osinachi Nwachuwkwu’s last warning to the world

Published

on

The cry you will when the saints have gone

Cry it now while the saints are still around

The shout you will shout, when you hear that the saints have gone ee

Shout it now while the saints are still around

After rapture, they’ll be no more mercy

This is the time to ask for God’s mercy

When the saints are still around

Mercy will not be available, when the saints have gone

Grace will not be available eee, when the saints have gone

Mercy and grace will not be available when the saints have gone

Repentance is now, while the saints are still around

Repentance is now, while the saints are still in the world

This is the time to serve him in truth and spirit

Be conscious of eternity, don’t live your life any how ooo

Heaven is real, hell is real, come to Jesus today

Seek him when he can be found, tomorrow might be too late oo

He’s knocking at the door of your heart

Let him in, he’s waiting for you

Remember, he will not wait forever

He’s available now ooo

Let him in, he’s waiting for you

 

Akwa iga ebe mgbe inuru na ndi nso alawo

Beya ugbua mgbe ndi nso ka no n’uwa

Ude iga asu, mkpu iga eti

Akwa iga ebe mgbe inuru na eweliwo ndi nso

Tie ya ugbua, beya ugbua mgbe ndi nso ka no n’uwa

Cho Jesus mgbe iga achota ya ee

Kuo aka n’uzo mgbe aga emeghere gi ya

Hallelujah! Hallelujah! Hallelujah!

Hallelujah! Hallelujah! Hallelujah!

Amen! Amen! Amen! Amen!

Amen! Amen! Amen! Amen!

 

There is a beautiful home far far away

Where the saints are living is shining like a light

Hear the sweet melody, they are singing unto Jesus

They are given him praises for ever more

There is a beautiful home far away

Where there is no death, where there is no sorrow

Where there is no crying, where there is no tears

The saints are singing unto his Holy Name

They are given him glory for ever more

Ala di mara nma, obu ebe di anya

Ebe ndi di nso bi

Ona enwu ka ihe

Nuru abu uto ha na abukuru nnam ukwu e

Ha n’enye yaekele rue ebighebi

Ina kwado kwa Jesus na abia

Mgbe na adighi anya, ndi nso ga ala

Obu na obodo mara nma

Ebe iru uju na adighi

Ebe akwadoro nye ndi ahu kwadoro onwe ha

Lekwa Jesus lee ya ka ona abia n’ebubu

N’ebe ahu mara nma, ebe akwadoro nye ndi nso

Ozu ori agaghi aba n’ime ya

Ogbu mmadu aga ghi aba

Okwaiko agaghi aba

Onye aghugho agaghi aba

O,ye nmehie agaghi aba

Onye n’ekweghi na Jesus agaghi aba

Obu obodo mara nma

Onu jukwara n’ime ya eee

Ebe ndi nso n’ala ee, obodo mara nma

Lenu Jesus ka ona abia n’ebube

 

Amen! Amen! Amen! Amen!

Amen! Amen! Amen! Amen!

Amen! Amen! Amen! Amen!

Amen! Amen! Amen! Amen!

Hallelujah! Hallelujah! Hallelujah!

Hallelujah! Hallelujah! Hallelujah!

Hallelujah! Hallelujah! Hallelujah!

Hallelujah! Hallelujah! Hallelujah!

 

Play “The Cry”

on Apple Music

 

%d bloggers like this: